Waec
IGBO OBJ
1-10: CBBDCBBACD
11-20: CABBCACADA
21-30: DCABCACCCD
31-40: BDDAABCAAA
41-50: DBACCDABCD
51-60: BCCDCCCABC

(4a)
Mkpọaha bụ otu n’ime nkejiasusu igbo gbara ọkpụrụkpụ ma nwekwa ngalaba di iche iche na umu ngalaba n’ime ya. Mkpoaha bụ isi sekpu ntị n’ebe ihe gbasara aha a na-akpọ ihe di
(4b)
Ụdị Mkpoaha ano e nwere bu ndi a:
(i) Aha
(ii) Nnọchiaha
(iii) Njụajụjụ
(iv) Ọnụọgụgụ.
(4ci)
Omumatu nomba ogwa:
1 ½ => otu, otu n’ime abuo
2 ⅔ => abuo, na abuo n’ime ato
3 ¼ => ato, na otu n’ime ano
10 ⅖ => iri, na abuo n’ime ise
5 ⅔ => ise, na abuo n’ime ato
8 ⅐ => asato, na otu n’ime asaa
(4cii)
Omumatu nomba mkpekele
½ ==> otu n’ime about
¼ ==> otu n’ime ano
⅒ ==> otu n’ime iri
⅔ ==> abuo n’ime ato
⅗ ==> ato n’ime ise
⅝ ==> ise n’ime asato
Omumatu nomba nke
1 => otu
5 => ise
7 => Asaa
9 => itolu
12 => iri na abuo
20 => iri abuo

RECOMMENDED TOPICS
- JAMB 2025 UTME/DE registration document – step-by-step on how to apply for UTME and DE
- JAMB postpones 2025 UTME Registration to February 3rd
- JAMB Officially Announces 2025 UTME Registration, Exam, Mock Dates, Cost and Important Details
- The official reading novel for Jamb 2025 is Lekki Headmaster
- Subjects for Computer Science in JAMB for Guaranteed Success
